Abụ m onye nkuzi Asụsụ Igbo.
Akụziela m Asụsụ Igbo ihe karịrị afọ asaa.
Ana m akụziri ụmụaka na kwa ndi okenye.
Ana m akụzi kwa ihe gbasara omenala ndi Igbo.
Usoro nkuzi m dị mfe ma jupụta na ihe mmụta.
Asụsụ Igbo maka ndi na ebido ebido (Igbo language for beginners
Asụsụ Igbo maka ndi matụ Igbo (Igbo for intermediate learners)
Asụsụ Igbo maka ndi ma asụ ma chọkwuo ịmụta kwu (Igbo for advanced learners)
Asụsụ Igbo maka mkparịtaụka (Conversational Igbo)
Asụsụ Igbo maka azụm ahịa (Igbo for business)
Ana m eji usoro nkuzi kwesịrị ekwesị akụzi nkuzi . (I use the most appropriate curriculum to deliver lessons)
Ana m a nwale nwa akwụkwọ m na ngwụcha nkuzi ọbụla. (I evaluate my student at the end of each lesson)
Ana m enye ọrụ ụlọ na ngwụcha nkuzi ọbụla. (I give a homework at the end of each lesson)
Ana m ekewapụta obere oge maka mkparịtaụka. (I create a short time for conversation practice)